The Gospel, Igbo, p. 11
Ozioma, Igbo, p. 11
⇐ ⇒
Gara aga peeji nke Peeji na-esonụ
Nke 3: Iju afo Kraist kwuru ugwo nmehie anyi site n, onwu Ya .Nkea mere ka o ji mejuo afo bu iwe oku na ikpe ziri –ezi nke Chineke.
Dika Jisus jiri nwuo maka nmehie anyi,maka nkea ikpe ziri-ezi nke Chineke biara n,ojuju-afo.Jisus kwuru ugwo nmehie madu nile, .N, ihi nkea,madu o bula nara ugwo nke a akwuworo agagh anata iwe oku nke Chineke bu nke ga abiakwute nmehie madu nile.
Ma otoro Jehova uto izopia Ya:O mewo ka o ria oria;o buru na mkpuru-obi-ya achu aja ikpe- omuma . . . Ihe nke sitere na ndobu mkpuru- obi Ya nadobu onwe Ya,n,olu ka O gahu,afo geju Ya. Aisaia 53:10-11
Ya mere mgbe Jisus narasiri nmanya vine ahu nke gbara uka,O siri “O gwuwo” O we rube isi Ya,rara muo Ya nye. Jon 19:30
Okwu akporo”O gwuwo” bu okwu nke ndi Rom ji ama atu n, oge nke Kraist mgbe obula a kwuzuru ugwo .(kittel.vol.V11,pp.57-60).Oge Jisus kwuru okwu a tupu O nwuo,O nakowa na Ya akwuzuwo ugwo a n, ntozu-oke,kpam –kpam ma burukwa nke kwu oto.
![Gospel_Igbo_p_11_Scroll](http://www.cleargospel.org/wp-content/uploads/2014/11/Gospel_Igbo_p_11_Scroll.jpg)
Otu nmehie nile si di, Akwuru kram-kram: A dighi eme ebere; A kwanyeghiri madu ugwu; Aguru ikwa iko; Anya ukwu; !Cham-dum!; ekworo; Ibido okwu arumaru; Ida mba; Egbu- ara obara; Ejigh ebe obibi madu kporo ihe; I kpalite onuma; Igbu madu; Igwu cham-dum n, ulo; nchekwa ndu madu na aku,n uba; Iji egbe ezu ori; Iji okpokpo asi taa madu ahuhu; Ikpalite esem-okwu; Ikpe madu ikpe tupu a nuru olu onye ahu; Ikwa iko; Ikwa iko nke umunne; Ikwa iko nwoke na nwoke; Ikwasi iko n, ike; Ila igwe- madu n,iyi site n,agha; Imeto umu aka; Inu-biga mmanya oke; Inya –isi; Inu ogwu ike; Inapu ndi ogbenye ihe ha n, ike; Itu ago asi; Izu ori anya ocha; Mkpari di iche-iche; Ndu ila niyi; Nganga; Nnkato; Okwu n,agbawa obi; Onyonyo ndi n,akwa iko; Ori; !Wayo!;
Otu a ka Jisus kpudara n,ala ikpa oke madu na Chineke site n, onwu Ya n, elu-obe we kwuo ugwo nmehie anyi nile.
Gini kpatara onwu Jisus jiri buru ihe di oke onu ahia i ji kwuo obuladigh nmehie madu nile,kama nmehie nke madu na afo ebigh-ebi?
⇐ ⇒
Gara aga peeji nke Peeji na-esonụ
Cover 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 12 13 14 15 16 17 18 19 20 21 22 23 24 25 26 27 n’azụ cover