The Gospel, Igbo, p. 13

Ozioma, Igbo, p. 13

                           

Gara aga peeji nke               Peeji na-esonụ

Okwukwe:Nzaghachi madu n,ebe Kraist no

Jisus ruru oru nile di mkpa I ji zoputa madu na nmehie ya.Dika odi,tupu anyi enwe ike mata uru Chineke nyere anyi site n, onwu Kraist n, elu-obe,Chineke choro ka anyi kwere na Jisus na ihe nke O ruru anyi site n, onwu Ya.

Ma ebe anyi matara na agugh madu n , onye ezi omume site n olu di iche iche nke iwu,ma obu nani okwukwe anyi ekwere na Jisus Kraist ka eji gu madu n, onye ezi omume,obula anyi onwe-anyi kwere na Kraist Jisus ke ewe gua anyi na ndi ezi omume site n okwukwe anyi kwere na Kraist, o bugh kwa site n olu di iche iche nke iwu, o digh anu-aru obula bu madu aga agu n, onye ezi omume.        Ndi Galetia 2:16

N, ihi na Chineke huru uwa n, anya otu a, na O nyere obula Okpara O muru nani Ya, ka onye obula nke kwere na Ya we ghara ila n, iyi, kama ka o nwe ndu ebigh-ebi.       Jon 3:16

(N, ezie, enwere nkowa kariri otu nari na iri isii n,ime testament ohuu nke na akowa n, uzo esi enwe ndu ebigh-ebi bu site n, okwukwe nime Jisus Kraist.)

Gospel_Igbo_p_13_Hand_of_Faith

Okwukwe(Ntukwasi obi) by aka anyi g eji ruo ma nara ndu egigh-ebi bu nke Jisus Kraist nyere anyi n, efu.

N, ihi uwa n, amam- ihi nke Chineke nejigh amam –ihe- ya mara Chineke, o di Chineke nma iji ihe- nzuzu nke ihe ahu anekwusa izoputa ndi kwere ekwe.       Ndi Korint 1:21

                           

Gara aga peeji nke               Peeji na-esonụ

Cover     2     3     4     5     6     7     8     9     10     11     12     13     14     15     16     17     18     19     20     21     22     23     24     25     26     27      n’azụ cover