The Gospel, Igbo, p. 4

Ozioma, Igbo, p. 4

                           

Gara aga peeji nke               Peeji na-esonụ

Nmehie

Tupu anyi onwe anyi aghota otu a geji edozi njikota Chineke na madu,anyi gebu uzo ghota ka njikota a si mebie.

Okwu Chineke kuziri anyi si:

N.ihi na madu nile emehiewo,ha adigh-eru kwa otut Chineke.        Ndi Rom 3.23

Anyi no,n,onwu site na ndahie nile anyi……..    Ndi Efesos 2.5

Chineke di Nso(ocha nke ime Muo) ma madu bu nmehie(adigh ocha nke ime muo).  Dika madu di ocha nke onu-aru agagh acho ka ihe rere ure obula bia ha nso, Otu a ka Chineke bu onye di Nso agagh ekwe ka nmehie madu na ihe ruru –aru nime madu wee bia n,iru Ya.Madu nwuru anwu n,ime nmehie ya nile!

Gospel_Igbo_p_4_Woodsman_Deer                           

Gara aga peeji nke               Peeji na-esonụ

 Cover     2     3     4     5     6     7     8     9     10     11     12     13     14     15     16     17     18     19     20     21     22     23     24     25     26     27      n’azụ cover