The Gospel, Igbo, p. 14

Ozioma, Igbo, p. 14

                           

Gara aga peeji nke               Peeji na-esonụ

AMARA: ONYINYE NKE ENYERE

Okwu nke akporo “amara:bu ihe nke enyere n, efu…n akwugh ugwo obula na obu ndogbu n,oru obula.Iji ma atu,o buru na ezi enyi gi esepu aka ma nye gi onyinye, ma gi onwe –gi achoro ikwu ugwo maka onyinye a, i nwere ike ikpo nkea onyinye? mbaaa! O bugh ya.O ghola ihe ugwo oburu na onara gi ego maka ihe nke onyere gi!O nwere ike buru uzo i ji cho inye ya nkpari ,o nwere ike nara kwa gi onyinye ahu ma si gi. “A choghim na mbo inye gi ihe a,ma m ga enye gi ya. O bu onyinye.Nara ya n,efu ma o bu ju ya.”

ONYINYE: MGBE OBULA IJI TUO ANYA INYEGHACHI GI IHE NKE INYERE,MGBE AHU, O BUGH KWA ONYINYE.
O BU UGWO!

Gospel_Igbo_p_14_a_Gift

Ma onye nalu olu, agugh ugwo- olu –ya nye ya dika amara, kama dika ugwo.        Ndi Rom 4:4

O bu oge itighachiri ego gi n, akpa ma seputa aka nke efu gi ka onye ahu ga enwoghari obi ya ma sepu aka nye gi onyinye efu a.

Otua n , ezi okwu ka Chineke na enye anyi n ,efu bu ndu ebigh-ebi.Otutu madu choro i zuru ndu ebigh-ebi site n, irube iwu iri nke Mosis,ibi ezi ndu,I ga uka ma o bu ihe ndi ozo nke nzuko.Ma Chineke agagh eme onwe ya dika onye nke ji madu ugwo! O nwegh onye obula O ji ugwo ndu ebigh-ebi.O na enye ya dika onyinye!

                           

Gara aga peeji nke               Peeji na-esonụ

 Cover     2     3     4     5     6     7     8     9     10     11     12     13     14     15     16     17     18     19     20     21     22     23     24     25     26     27      n’azụ cover