The Gospel, Igbo, p. 15

Ozioma, Igbo, p. 15

                            

Gara aga peeji nke               Peeji na-esonụ

AMARA: O GA ABURIRI N,EFU

Mgbe obula madu choro i nara ndu ebigh-ebi site n, oru nke aka ya, oge ahu o chogh inara n,efu bu ndu ebigh-ebi nke Chineke n, enye.ya site n, “Amara.”

Ma o buru na o di n,amara, o sitegh kwa ozo n, olu, ebe ahuru na amara bugh kwa amara ozo.       Ndi Rom 11:6b

Otu o si di, ogwusiwo n, ‘amara” ka Chineke geji azoputa anyi!

N, ihi na o bu amara ka ejiworo zoputa unu site n, okwukwe,nkea esi tegh kwa n, onwe unu,O bu onyinye Chineke:O sitegh kwa n oru unu, ka onye obula were ghara inya isi.        Ndi Efesos 2:8-9

Otu odi,Akwukwo Nso na akowara anyi na Chineke ga anagh chi onyinye nke ndu ebigh-ebi bu onye nke ahu choro iji oru nke aka ya wee nara ya,ma si otua weda Chineke n,ala iji me ka O gho onye nke ji madu nke nmehie ugwo.

Atopuru unu n,aru Kraist unu ndi n,acho ka ewere iwu guo unu na ndi ezi omume:Unu siri n,amara dapu.        Ndi Galetai 5:4

Gospel_Igbo_p_15_GraceChineke n, enye ndu ebigh-ebi n, efu.Anyi ga anara onyinye a n,efu ma obu ju ya kpam kpam.

Ya mere, I ji oru nke iwu choro i nara ndu ebigh-ebi bu otu uzo e si aju ndu ebigh-ebi nke Chineke nyere n,amara.Mgbe madu juru onyinye amara nke ndu ebigh-ebi, oge ahu ka o na anara amam ikpe ebigh-ebi.

                            

Gara aga peeji nke               Peeji na-esonụ

 Cover     2     3     4     5     6     7     8     9     10     11     12     13     14     15     16     17     18     19     20     21     22     23     24     25     26     27      n’azụ cover