The Gospel, Igbo, p. 16

Ozioma, Igbo, p. 16

                           

Gara aga peeji nke               Peeji na-esonụ

Ncheghari:

Ncheghari bu otu okwu a na aghote-ghari na asusu bekee.

Ihe ncheghri nnaputa n, abugh:

1. Ncheghari nnaputa abugh iru uju maka nmehie gi nile.
2. Ncheghari nnaputa abugh iju nmehie gi nile ma o bu inwoghari ndu gi.
3. Ncheghari nnaputa abugh ikpebi inye Chineke ndu gi ka Ya onwe Ya nwe ike kwa uzo nke gi.

Ncheghari nnaputa enwegh ihe obula ime gbasara ita onwe gi uta gbasara nmehie gi nile ma o bu ikpebi ibi ezi ndu.Chineke di nkwado izoputa gi otu obula isi di.   Akwukwo Nso si:

Mbe anyi no na nabo ndi-nmehie,Kraist nwuru n,ihi anyi.        Ndi Rom 5:8

Ihe ncheghari nnaputa bu:

Nncheghari nnaputa bu ikwusi itukwasi obi gi icho ndu ebigh-ebi site n, ekpukpere -chi,imezu iwu nzuko ma o bu i dobe iwu iri Chineke.

Okwu a kporo “repent”(n, asusu bekee) sitere n, okwu “Griik”nke putara”igbanwo uche”.Ndi nke kwere na ha ga enweta ndu ebigh-ebi na itu-kwasi obi ha site na aka oru ha,ka akwukwo Nso n, gwa ka ha gbanwo uche ha ma o bu “chegharia”.A na- agwa ndi di otua ka ha kwusi itu-kwasi obi ha n, oru nke aka ha, ma biakwute Chineke n, uzo amara nke sitere nani n, okwukwe.
Na akwukwo Matiu 3:7-9, ufodu ndi ekpukpere chi chere na ha ga aga n,elu-igwe maka na ha sitere na agburu Abraham,Nna ndi Jew.Chineke n onwe ya hoputara agburu ndi Jew ma nye ha okpukpere Chi.Ndia chere na maka ha n,ekpe okpukpere -chi ziri ezi,na ha geje n,elu-igwe.Ndi di otua ka Jon nke Baptist n, agwa ka ha chegharia. Ya bu, ka ha ghara itukwasi obi si n, ekpukpere- chi ha ga eduga ha n,elu-igwe.

                           

Gara aga peeji nke               Peeji na-esonụ

 Cover     2     3     4     5     6     7     8     9     10     11     12     13     14     15     16     17     18     19     20     21     22     23     24     25     26     27      n’azụ cover