The Gospel, Igbo, p. 19

Ozi oma, Igbo, p. 19

                           

Gara aga peeji nke               Peeji na-esonụ

 N, iji chikota onu:

Dika nmehie ji akpa oke ebe madu na Chineke no,ma dika Jisus kwuru ugwo nmehie anyi nile n, obe,madu puru inwe ezi agbata ya na Chineke site nani na Jisus Kraist.

Jisus zara ya si:  “Mu onwen bu uzo,na ezi- okwu na ndu, o digh onye obula nabiakwute Nnam ma- obugh site na Mu.”        Jon 14:6

Gospel_Igbo_p_19_Summary

Nnaputa: (nke ekpebiri si ‘ikpe amagh gi” na nmehie nile gi ma kwe gi nkwa ndu ebigh-ebi n, elu-igwe)

O nwere oge ikwere na oge gara aga si n a ibi otu ezi ndu ma o bu nke ozo ma o bukwa i n, eme ihe di iche-iche nke ekpukpere chi,di oke mkpa iduga gi n,elu-igwe?

                    YEE                      Mbaaa!

I nokwa na atukwasi ihe ndia nile obi ka ha we zoputa gi?

                    YEE                      Mbaaa!

I ghotara ihe Jisus mere n, obe maka ihi gi?

                    YEE                      Mbaaa!

I puru ikowa ha site na okwu nke gi ugbua?

                    YEE                      Mbaaa!

O mere la onye kowarala gi mbo site n, uzo di otua?

                    YEE                      Mbaaa!

Dika i matara ya ugbua,i n, atukwasi obi ihe Jisus mere n, obe maka gi dika ihe nile zuru oke nke ga ekpochapu nmehie gi nile ma do gi anya i nye gi onodu n, elu-igwe?

                    YEE                      Mbaaa!

                           

Gara aga peeji nke               Peeji na-esonụ

 Cover     2     3     4     5     6     7     8     9     10     11     12     13     14     15     16     17     18     19     20     21     22     23     24     25     26     27      n’azụ cover