The Gospel, Igbo, p. 2
OziOma, Igbo, p. 2
⇐ ⇒
Gara aga peeji nke Peeji na-esonụ
Gini bu OziOma
Okwu akporo”OziOma” putara”Ozi Oma”. O bu ozi oma otu anyi na Chineke gesi nwe ezigbo ihu n,anya,na agbata obi zuru oke,nke geme ka ndu anyi nwe ezi uzo,ma site na ya me ka anyi yota n,anyi na Chineke ga ebiko ebigh-ebi n.elu-igwe.
Otutu madu taa n,ahu onwe ha dika ndi n,ekwusa OziOma,ma ha dum nwere ozi di iche-iche.

Dote Kraist n,oche ndu gi! Chegharia ma mee baptism! Nye Chineke bi gi! Gbaso Chineke site n,iju nmehie nile gi! Kwe Kraist nkwa onwe! Ju onwe gi,buru obe ma sobe Kraist! Bia nso ma kwuputa Kraist n,igwe madu! Nye ndu gi n,ka Jisus! Me Kraist ka o buru onye nwe ndu gi! Kpe ekpere onye nmehie! Kpe ekpere ka i,nara Kraist! Si,Jisus bata n,obi gi!
Gini mere anyi ji na anu ozi di iche-iche taa? O putara n, enwere ozi oma ndi ozo? Gini bu OziOma dika e dere ya n, akwukwo Nso?
Copyright © 1988 by Ronald R. Shea.
All Rights Reserved
⇐ ⇒
Gara aga peeji nke Peeji na-esonụ
Cover 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 12 13 14 15 16 17 18 19 20 21 22 23 24 25 26 27 n’azụ cover