The Gospel, Igbo, p. 9

Ozioma, Igbo, p. 9

                           

Gara aga peeji nke               Peeji na-esonụ

Nke 1: NDOKWASI

KRAIST WERE NMEHIE ANYI TINYERE ONWE YA

Uzo mbo e jiri naputa madu bu na Jisus Kraist buru ajo omume nke uwa n, aru Ya n,elu obe.Mgbe Jisus no n, elu obe,Chineke were nmehie nke uwa(nke gara-aga,nke taa na nke n,abia-abia) bukwasi(dokwasi) ya n,aru Kraist.

Ma Jehova emewo ka ajo omume nke anyi nile dakwasi Ya  [Jisus].       Aisaia 53:6

Onye ya onwe-ya,dika aja achuru buru nmehie nile anyi n,aru Ya n.elu osisi.      1 Pita 2:24

Onye ahu nke namaghi nmehie ka O mere ka o buru nmehie n, onodu anyi,ka anyi onwe anyi gho ezi omume Chineke nime Ya.        2 Ndi Korint 5:21

N, ulo ikpe ukwu nke elu-igwe, amara Jisus ikpe maka nmehie nke uwa.

Gospel_Igbo_p_9_Imputation

Dika Chineke ga ata ahuhu bu onye bu ikpe nmehie,M,ugbu a,onye ka Chineke ga ata ahuhu?

                           

Gara aga peeji nke               Peeji na-esonụ

 Cover     2     3     4     5     6     7     8     9     10     11     12     13     14     15     16     17     18     19     20     21     22     23     24     25     26     27      n’azụ cover