The Gospel, Igbo, p. 18
Ozioma, Igbo, p. 18
⇐ ⇒
Gara aga peeji nke Peeji na-esonụ
Ncheghari nke nzoputa
O buru okwukwe bu aka anyi g eji anara nzoputa site na Jisus Kraist,Ncheghari bu aka anyi geji aju nnaputa site n,uzo ndi ozo.
Okwukwe nnaputa abugh nani na onwu Jisus di “oke mkpa”. O mere ka odo anya na onwu Ya bu ihe zuru oke! O bu ihe zuru ezu n, onwe ya iji kwuo ugwo nmehie anyi n, etinyegh aka oru nke madu ma o bu ike ya,nka putara na o bu onyinye enyere n, efu bukwa nke a ga esite nani n, okwukwe nara, karia aka oru nke madu ma o bu ike ya (Hu ndi Galetia 2:21,3:10-14,4:5)
Gaghachie na nsape nke ato. Gini bu nzaghachi gi”Gini ga eme ka Chineke nabata gi n, elu-igwe”O buru n,isi na ighagh ikwe ka eme gi baptism, I bie ezi ndu ma o bu ihe ndi ozo dika nke ahu karia nani itukwasi Jisus obi, I pugh icheghari. I ga akwusi itukwasi obi gi n, ihe ekpukpere chi nile nke imerela obula n, oge gara aga ma o bu nke i ga eme n, iru Ma tukwasi nani Kraist obi.
⇐ ⇒
Gara aga peeji nke Peeji na-esonụ
Cover 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 12 13 14 15 16 17 18 19 20 21 22 23 24 25 26 27 n’azụ cover