The Gospel, Igbo, p. 20

Ozi oma, Igbo, p. 20

                           

Gara aga peeji nke               Peeji na-esonụ

NKWA SIRI IKE

O buru na itukwasi okwukwe gi nani n, Kraist, ma o buru na i nwuo n ,anyasi taa,i maara n,ezie n, i ga aga n, elu-igwe?

Jisus si:
N, ezie, n, ezie,asim unu, Onye nanu okwum, nke nekwere kwa Onye ziterem, o nwere ndu ebigh-ebi, o biagh kwa n,ikpe, kama o sitewo n, onwu ba na ndu.         John 5:24

N, ezie, n, ezie,asim unu . . .       Kedu ka okwua di site n, onu Jisus?

Onye nanu okwum . . .    I nuna okwu Kraist site n, nsape akwukwo a nile?

Nnke nekwere kwa Onye ziterem . . .    I kwela na Chineke zitere Jisus ka onwuo n, ihi gi?

O nwere ndu ebigh-ebi . . .    O kwuru na i ga enwe ya n ubochi nabia n, iru ka o bu na i nwela ya?

O biagh kwa n, ikpe . . .     Akwukwo Nso o si ‘enwere ike”ka o bu ‘o biagh”?

Kama o sitewo n, onwu ba na ndu.     Kedu oge madu ga esite n, onwu ba na ndu?

Dika a kowara n,ama okwua, i gesi ana mara n,ezie n, azoputala gi?

    I ga amara n,ezie na azoputala gi mgbe ndu gi bidoro malite mgbawoo, nke gosiri na Chineke abatawo n, ezie na ndu gi.

    I ga amara , ezie na azoputala gi mgbe i bidoro mia mkpuru ezi ndu di nma.

    I ga amara n, ezie na azoputala gi mgbe otutu afo gasiri, gi onwe gi nakwa aga njem na ntuzi aka Kraist.

    I ga amara n,ezie na azoputala gi mgbe i bidoro i nu okwu Chineke ma na ekwere kwa na ha.

(Hu kwa 1st Jon 5:10-13).

                           

Gara aga peeji nke               Peeji na-esonụ

 Cover     2     3     4     5     6     7     8     9     10     11     12     13     14     15     16     17     18     19     20     21     22     23     24     25     26     27      n’azụ cover