The Gospel, Igbo, p. 21

Ozi oma, Igbo, p. 21

                           

Gara aga peeji nke               Peeji na-esonụ

Nchekwa nke ebigh-ebi

O buru na ime njo echi n,abia-abia ma o bu n, onwa n, abia- abia, nkea o nwere ike ime ka i tufuo onyinye ndu ebigh-ebi?  Akwukwo Nso si:

Akwukwo Nso si:  O bu kwa n, ochicho a ka edoworo anyi nso site n iche aru Jisus Kraist n,iru Chineke dika aja nani otu mgbe.  Onye- nchu -aja o bula neguzo kwa kwa-ubochi nefe ofufe niche kwa otu aja ndia n, iru Chineke otutu mgbe, bu aja nke napugh ichipu nmehie mgbe o bula, Ma onye ahu,mgbe o chereri otu aja n, iru Chineke n, ihi nmehie (nke echi gara-aga,nke ta na nke echi nabia-abia), O we nodu n, aka-nri Chineke mgbe nile….N, ihi na O sitewo n, iche Onwe-ya n,iru Chineke dika aja otu mgbe mee ka ndi anedo nso zuo oke mgbe nile.        Ndi Hibru 10:10-12, 14

Dika edere n,akwukwo Nso,ke nmehie gi bu nke Jisus kwuru ugwo ya?

      Nmehie nile nke i mere n,oge gara-aga.
      Nmehie nile nke i mere n,oge gara-aga na nke i neme n,ubochi ta.
      Nmehie gi ebigh-ebi:nke gara-aga,nke ta na kwa nke echi n,abia-abia.

Dika ama-okwu siri kwuo, ugboro ole ka edeworo anyi nso site n, onwu Jisus Kraist?

      Otu ugboro n,izu.
      Otu ugboro n, onwa.
      Mgbe obula i kwuputara nmehie gi nke di ohuru ma yo mgbaghara maka ya.
      Ogwusiala otu ugbo.

NCHEKWA EBIGH-EBI: Nkpebi di oke mkpa n, onwu onye –nwe-anyi

Madu apugh itufu onyinye amara ndu ebigh-ebi site maka nmehie.O bu ihe kpatara Kraist jiri nwuo……ikwu ugwo nmehie anyi! O bu maka n, okwuru ugwo nmehie anyi ebigh-ebi-nke gara aga,nke taa na nke echi n,abia abia—-nkea mere O jiri nwe ike kwuo n, ikpe amagh-kwa gi……o bugh nani maka nmehie anyi mere n,oge gara aga,ma o bu nmehie nile anyi:nke gara aga,nke taa nakwa nke echi n,abia abia! I ju i kwe maka nkea bu i ju ozi oma n,onwe ya(nyogharia nsape 7-11).

                           

Gara aga peeji nke               Peeji na-esonụ

 Cover     2     3     4     5     6     7     8     9     10     11     12     13     14     15     16     17     18     19     20     21     22     23     24     25     26     27      n’azụ cover