The Gospel, Igbo, p. 25

Ozioma, Igbo, p. 25

                           

Gara aga peeji nke               Peeji na-esonụ

2.   Ejikwala ike onwe acho nkwesi ike nke agbata- obi gi na Chineke ma o bu ito ogo nime eziokwu nke ime mmuo site ‘mmetuta nke di omimi” ma o bu ‘olu ndi di nwayo” bu nke sitere n, isi gi.  Ihe nke anyi ji obi “eche” adigh ike bu ihe ntukwasi obi nime mmuo karia umu eziokwu gbasara ihe mgbako na mwepu ma obu omumu akwukwo ndi gbasara uwa na mmadu.  I ga acho inya ugbo-ala n,ihe karia nnari maili kariri akari n, uzo ndi di n, obodo n, oge uguru nani site n, itukwasi obi n, “ihe nile nke i chere”? o bugh otu ahu!  Otutu Mmadu taa ejile nzuzu cho ibi ndu nke Kraist site otua.

3.   Ime ka anyi to-eto nime ezi okwu nke ime mmuo, Chineke enyela anyi uzo ezi okwu nke bukwa eeeh buru kwa ihe kwuru-chim.  I ga agba mbo n, agu akwukwo Nso kwa ubochi nile.Malite bido n, akwukwo nke ndi Galetia.  Ebea bu ebe onye Nso Pol kwuputara n, uzo di ogo ozi-oma nke kowara nkuzi gbasara amara.  Jisike guo otu isi kwa ubochi nile tupu imalite igucha isi isii (no n,akwukwo a) ugbolo ise.  Nkea ga ewe gi otu onwa.  Mgbe onwa ozo biara,guo akwukwo a kpam-kpam n,otu ubochi.  Nkea geme ka i guzosie ike n,nkuzi ndi nke di oke mkpa nke onye Kraist kwere-ekwe, mee ka inwe mgborogwu siri ike bu nke di oke mkpa maka ezi otuto onye nke Kraist.

Gospel_Igbo_p_25_Bible_Only

Ya mere,okwukwe si n, onunu puta ma onunu ahu sitere n, okwu Kraist.      Ndi Rom 10:17

4.   Mbe obula i malitere gba mgborogwu di ike n, iyota ozi oma,choo nzuko di nma.Mgbe i neme nkea,juo onye ozuzu aturu uzo madu gesi eje n, elu-igwe.O buru na o zaghachie gi n, o bu site na madu ibi ezi ndu, idote iwu iri,ime baptism, ime nkwuputa, ibu onye otu nzuko, ma o bu aziza nke n,abugh ezi okwu,Biko,si ebe ahu puta ma lee anya nzuko ozo di nma.O buru na onye ozuzu aturu a ayotagh ihe di n, ozi oma,bu ihe di oke nkpa nke okwukwe.Mgbe ahu ya onwe ya amagh otu uzo mbo n, ihe gbasara ihe nke Kraist! Gini kpatara i geji aga nzuko nke onye ozuzu aturu n,amagh cha-cha uzo esi eje n,elu-igwe?Choputa nzuko di nma!

                           

Gara aga peeji nke               Peeji na-esonụ

 Cover     2     3     4     5     6     7     8     9     10     11     12     13     14     15     16     17     18     19     20     21     22     23     24     25     26     27      n’azụ cover