The Gospel, Igbo, p. 26

Ozioma, Igbo, p. 26

                           

Gara aga peeji nke               Peeji na-esonụ

BIDO KELE CHINEKE KWA UBOCHI

Dika akwukwo Nso siri kwuo,otutu ihe di iche-iche geme na ndu gi mgbe obula ighotara ozi oma ma tukwasi kwa Kraist obi dika onye nzoputa gi.

♦      I ga anara ngbaghara njo gi nile bu nke gi onwe gi meworo.  (Ndi Rom 5:1)
♦      I ga anata ndu ebigh-ebi dika onyinye enyere gi n, efu.   (Jon 5:24, 10:28)
♦      I nwere owuwe anya ije n, elu-igwe.  (Jon 14:1-3)
♦      I buru la nwa nke Chineke.  (Jon 1:12)
♦      I nwere enyi nke ghotara ihe i nagabiga,bukwa nke puru inyere gi aka oge i no n, nkpa.  (Ndi Hibru 2:18, 4:15-16; Abu Oma 68:5)

N, akwukwo Luk 17:11-19,Jisus gworo ndi- ekpenta iri,ma madu itelu jebere nke ha,na anuri onu ma na akwusigh kele Ya! Ya bu esokwala nzoro ukwu madu itelu ndi –ekpenta a bu ndi n, enwegh ako na uche.I kwesiri i n, ekele Chineke mgbe obula maka ihe oma nile nke omereworo gi site n,ibi ezi ndu di nma burukwa nke ga amasi Chineke, i no n, erubere Ya isi ma n,ejekwa njem n, okwu Ya.(Luk 7:40-43:1 Jon 4:19,Jon 14:21).

GBASAA OZI OMA

Hu onwe dika onye na aga njem na otu ubochi,igwe eji abu- abu nke akwuwara n, ulo-elu di okpukpu iri we dotuo,were n, ada ka o dagbuo gi ,ma gi onwe gi amagh ihe n,eme.N,otu ntabi- anya, otu onye nke gi onwe gi n,amagh,gbatara wee gbochie igwe eji abu-abu a ka o ghara idagbu gi,Ma igwe eji abu –abu a dagburu onye enyem aka a.Dika onye a no n,ala n,elu onwu,o tinyere aka ya na akpa ya, weputa akwukwo ma gwa gi ka iwere ya ma nye ya onye nke o ga- agwa-gi.I ga emezu nke a?Amam n, i ga emezu ya!

Jisus,bu onye nke nwuru ma zoputa gi,o nyela gi akwukwo a.A na akpo akwukwo a Ozi Oma. “O we si ha,ganu n,uwa nile,kwusara ihe nile ekere eke ozi oma nkem”Mak 16:15(Ma hu kwa Matiu 28:18-20,Olu ndi ozi 1:8,Ndi Rom 10:14-15).I di kwa nkwado iwere akwukwo a Jisus hapuru n,aka gi ma mee dika O si gwa gi?

O buru na i bu onye di otua,juo enyi gi ma o bu onye agbata obi gi si ‘Onwere onye gosirila gi site n, akwukwo Nso uzo i geji mara n,ezie na i ga eje n, elu-igwe ma o buru n,i nwuo? O buru na onye a azagh-chie gi si ‘Mba” juo ya si ‘enwerem ike?”.Otuto madu ga acho ima ma uzo a o bu ezie.O buru na ha enwe onunu oku ichoputa uzo nkea,me ka ha nodu ala,weputa akwukwo a ma kowara ha nke oma.Ha ga ekele gi n uzo puru iche!

                           

Gara aga peeji nke               Peeji na-esonụ

 Cover     2     3     4     5     6     7     8     9     10     11     12     13     14     15     16     17     18     19     20     21     22     23     24     25     26     27      n’azụ cover