The Gospel, Igbo, p. 28

Ozioma, Igbo, p. 28

                           

Gara aga peeji nke               Peeji na-esonụ

Njem ebigh-ebi madu kwusiri ike n,ihe onye ahu ji Jisus Kraist mee, I kowa Ozi Oma n, uzo doro anya bu ihe kachasi mkpa n,uwa.  Akwukwo a mere nkea n,uzo di ogo. O juru m afo uzo e jiri kowa n,olu nwayo bu ihe gbasara ncheghari.  Akwukwo a ga abu ihe ga enye aka nke ukwu n, aka ndi na acho idute ndi madu n,Kraist.

Dr. Curtis Hutson
Onye isi na kwa onye edemede, Sword of the Lord.

Uzo e jiri kowa “ncheghari” di ogo.Otutu madu chere na ihe oputara bu isi n,nmehie puo karia igbanwo obi maka otu a geji azoputa ha.I tinyena oke ihe di mkpa ebea. Amaghim ma onwere akwukwo ozo di otua nke kowara ihe gbasara Ozi Oma n,uzo di otua.

Earl D.Radmacher, M.A., Th.D. Oye isi ulo akwukwo ukwu n onye oka mmuta, buru kwa onye nkuzi Systematic Theology, Western Seminary.

N,ubochi ndi di otua bu oge a na ekesa ngbasa Ozi Oma n,etinyegh uche gbasara ezi okwu n,ozi ha,o bu ihe juru afo ihu ngbasa ozi di otua na ojujuru afo na ike dika akowara ya n,akwukwo Nso.Maka ndi choro igbasa ozi oma n,uzo di ogo ma jiri ya dute ndi madu n,Kraist,Akwukwo a bu osisa ya.

John F. Walvoord, Th.D. Onye isi ulo akwukwo ukwu,
Dallas Theological Seminary

Clear Gospel
Enwere ike i nweta akwukwo a na asusu ndi ozo di iche-iche site n, icho ya ebe:

www.cleargospel.org

                           

Gara aga peeji nke               Peeji na-esonụ

 Cover     2     3     4     5     6     7     8     9     10     11     12     13     14     15     16     17     18     19     20     21     22     23     24     25     26     27      n’azụ cover