The Gospel, Igbo, p. 5

Ozioma, Igbo, p. 5

                           

Gara aga peeji nke               Peeji na-esonụ

I kpa oke,n,ebe Chineke di

Ugwo oru nmehie putara ihe:
Kama ajo omume nile unu aghowo ihe n,akpa oke n,etiti unu na Chineke unu. Aisaia 59.2

Ajo omume nekewapu madu n,ebe Chineke no ma nakpa oke.

Gospel_Igbo_p_5_Man_at_Barrier

Chineke di Nso (Diri kwa ocha nke ime muo), IHE NAKPA OKE NKE NMEHIE, Madu nmehie (a digh ocha nke ime muo)

Chineke di Nso(diri kwa ocha nke ime muo)buru kwa ebighebi, O di kwa Nso ebigh-ebi! O tua ka obula-digh obere nmehie jiri buru ihe aru,n,iru Ya.Ya mere akwukwo Nso n,akuzi na obula-digh obere nmehie puru ikpa oke ebe madu na Chineke di.Chineke apugh I kwe ka nmehie bia n,iru Ya.

                           

Gara aga peeji nke               Peeji na-esonụ

 Cover     2     3     4     5     6     7     8     9     10     11     12     13     14     15     16     17     18     19     20     21     22     23     24     25     26     27      n’azụ cover