The Gospel, Igbo, p. 6

Ozioma, Igbo, p. 6

                           

Gara aga peeji nke               Peeji na-esonụ

Ike nke madu enwegh isi!

Otutu mgbe ka madu n,acho uzo i ji gbanaha ikpa oke ya na Chineke.O no n,eme nke a site n,baptism,ezi oru,I hu agbata obi ya n,anya,I nata oriri Nso,I banye ekpukpere -chi di iche-iche ma o bu otu di iche-iche.Ma akwukwo Nso n,akuzi si enwegh oru obula madu nmehie geme i ji kpuda ikpa oke nke nmehie nke n,ekewapu Chineke Nso na madu nmehie.

Gospel_Igbo_p_6_Barrier

IKPA OKE NMEHIE: I nata oriri Nso, I dobe iwu iri, I hu onye agbata obi n anya, I ga ulo ekpere, I me baptism

Akwukwo Nso si:
Anyi we di ka onye ruru aru,anyi nile na dika uwe emeruru emeru.         Aisia 64:6

I gba mbo isachapu nmehie anyi site n,aka- oru nke onwe bu ihe n,enwegh –isi.O dika i were uwe etere ajo nmanu wee saa iru ruru inyi. Onwegh udi mbo madu nwere ike igba genwe isi i ji kpochapu nmehie ya ma kpuda ikpa oke ya na Chineke(Hu-kwa Hagai 2:12-14,Luk 18:10-14,Ndi Rom 3:20,3:27-38,4:5,Ndi Galatia 3:3:10-11,21)

                           

Gara aga peeji nke               Peeji na-esonụ

 Cover     2     3     4     5     6     7     8     9     10     11     12     13     14     15     16     17     18     19     20     21     22     23     24     25     26     27      n’azụ cover