The Gospel, Igbo, p. 7

Ozioma, Igbo, p. 7

                           

Gara aga peeji nke               Peeji na-esonụ

Ozi Oma

Okwu,a akporo”Ozi oma” putara ‘Ozi oma ”n,ezie.Dika anyi agagh eji nmehie bia n,iru Chineke,Chineke zitere Jisus ka o nwuo maka nmehie anyi,ma site n,onwu bilie mkpuru ubochi ato.

Ma emem ka unu mara,umu nnam,ozi oma ahu nke m ziri unu nata-kwa-ra,…..Na Kraist nwuru n,ihi nmehie -anyi nile,dika ihe edeworo n,akwukwo nso si di,na eli-kwa-ra-ya:ma emewo-kwa-ra ka O si n,onwu bilie n,ubochi nke ato,dika ihe edeworo n,akwukwo nso si di.       1 Ndi Korint 15:1-4

Ozi oma bu na Kraist nwuru maka nmehie anyi dum ma site n, onwu bilie.

Gospel_Igbo_p_7_Redemption

Jisus todara ikpa oke nke nmehie site n,inwu maka.

Otutu madu kwere n,ezie na Jisus sitere n,onwu bilie,Ma gini ka akwukwo Nso n.ekwu mgbe o si na Jisus nwuru ‘maka nmehie anyi”Kedu ka onwu ya jiri toda ikpa oke Chineke na madu?

                           

Gara aga peeji nke               Peeji na-esonụ

 Cover     2     3     4     5     6     7     8     9     10     11     12     13     14     15     16     17     18     19     20     21     22     23     24     25     26     27      n’azụ cover