The Gospel, Igbo, p. 8

Ozioma, Igbo, p. 8

                           

Gara aga peeji nke               Peeji na-esonụ

Nsogbu: Chineke aghagh ita onye obula bu ibu nmehie ahuhu.

Akwukwo Nso gwara anyi si na Chineke di Nso ma buru-kwa onye ikpe ziri-ezi,O ghagh ita onye bu ibu nmehie ahuhu.

Unu ekwela ka onye obula were okwu efu rafue unu,n,ihi na o bu n,ihi ihe ndia nile ka iwe oku Chineke n,abiakwasi umu nke ekweyegh-ekweye. Ndi Efesos 5:6

N,ihi na esi n,elu-igwe kpughe iwe Chineke imegide asopugh Chineke na ajo omume nile nke madu,ndi negbochi ezi okwu n,ajo omume.        Ndi Rom 1:18

Gospel_Igbo_p_8_Condemnation

CHINEKE AGHAYI IWUSA IWE OKU YA N,EBE NMEHIE DI

Ikwu oto ezi omume nke Chineke choro ka ndi n,ebu ikpe nmehie ka ezi omume Ya ga ata ahuhu(2 Tesalonaika 1:8-9,Matiu 25:46,Nkpughe 20:10)Kedu ka Kraist jiri site n, onwu Ya naputa anyi n, aka iwe oku nke Chineke ka anyi ga akowa n uzo ato.

                           

Gara aga peeji nke               Peeji na-esonụ

 Cover     2     3     4     5     6     7     8     9     10     11     12     13     14     15     16     17     18     19     20     21     22     23     24     25     26     27      n’azụ cover