The Gospel, Igbo, p. 22

Ozioma, Igbo, p. 22

                           

Gara aga peeji nke               Peeji na-esonụ

NCHEKWA EBIGH-EBI: IHE NKPEBI DI MKPA NKE AMARA

O buru na oge itukwasiri obi gi n, Kraist, o bu ihe di mkpa idote iwu Chineke ka “I nosie ike n, nzoputa” . . .

I nwere ike ikwu n,ezie na ndu ebigh-ebi bu site n,amara(enyere n,efu)?

     EEEEH!                             MBAA!

MA OBU

O bu na nzoputa tukwasiri isi n,aka oru nke iwu?

     EEEEH!                             MBAA!

Ya mere, o buru na madu aju inabata nkuzi nke akwukwo Nso gbasara nchekwa ebigh-ebi, kedu uzo onye di otu ahu geji erute Chineke, site na amara ma obu site n,aka oru nke iwu?
_________________________________

Enwere ike igunye madu dika onye ozi omume (azoputara)n, uzo di otua? ________ (Nyogharia nsape 14-15)

Kedu uzo akwukwo Nso siri kwuo na aga agunye madu n, onye ezi omume? (Hu Ndi Rom 3.28 maka enyem-aka).
_________________________________

Na nkowa ozo di n, akwukwo Nso,Jisus si:
Aturu nkem nanu olum,Mu onwem ma-kwara ha,ha nesokwam,Mu onwem nenye kwa ha ndu ebigh-ebi:ha agagh-ala kwa ala n,iyi ma oli rue mgbe ebigh-ebi,o digh kwa onye obula ganapu ha n,akam.Nnam, nke nyeworom ha bu Onye ukwu kasi ihe nile:o digh kwa onye obula puru inapu ihe n,aka Nnam.       Jon 10:27-29

N,ama okwu ndia,gini bu udi ndu Jisus kwuru na Ya n,enye?

    Obere oge

    Ihe a ga eme

    Ebigh-ebi

O buru ebigh-ebi n ezie dika Jisus kwuru,enwere ike itufu ya?    ___________

Dika ama okwua si kowa, onye ka Jisus kwuru si kachasi ihe nile?   ____________

Ke udu ike onye obula nwere i ji nachapu ihe n, ike n,aka Chineke?  ____________

I kariri Chineke ike?  ___________

Dika e jiri kowa n, ama okwua, O buru na ikwere n, ozi oma nke nnaputa,o mere ofu ihe i geme nke gebute Chineke inye gi amam-ikpe ebigh-ebi?     __________

(Maka out nkowa gbasara nchekwa ebigh-ebi,hu kwa: Ndi Rom 8:37-39, Ndi Efesos 1:13-14, Jon 6:37-40, Ndi Hibru 13:5).

                           

Gara aga peeji nke               Peeji na-esonụ

 Cover     2     3     4     5     6     7     8     9     10     11     12     13     14     15     16     17     18     19     20     21     22     23     24     25     26     27      n’azụ cover